Phyno Lyrics
Phyno’s Nwa Aturu is a deeply spiritual and reflective song whose lyrics explore faith, divine mercy, perseverance, and gratitude, as they express reliance on God through difficult times, acknowledge His grace and forgiveness despite personal shortcomings, and emphasize trusting in His protection, guidance, and ability to turn struggles into testimonies even when life feels uncertain.

Phyno – Nwa Aturu Lyrics
Nwa aturu chukwu
Nwa aturu chukwu
Onye na ekpochapu njo nke uwa
Melu anyi Ebere chukwu
Melu anyi o Ebere ooo
Melu anyi Ebere
Melu anyi Ebere
Anom here maka nam bu the one
Zim uzo mgbe ha kwachili door
Speak for me mgbe fa kuwalum jaw
Papa… Lift uo m mgbe fa label m poor
Ehhh
Magic m ekpere bu the source
I fit take no for answer but I never take a loss
I zam na my worst
Even tho na okwa my fault
Ogbajuo na my thought
Mme sign of the cross
Ugo inyelu mmadu
Mpa okali money
Mgbe mkpolu izam
Duo nu mana nje na unam
Mpa anam agbani
Maka nsogbu kali
Nkwa gi ga agabi
Sim ogwu na ozodi
So chukwu ga ekepbi
E sure no be maybe
Emebim emebi
But u show me mercy
Mgbe obim di heavy
Mgbe enu uwa di shaky
Mgbe ijefa di shady
Only u fit save me
Nwa aturu chukwu
Nwa aturu chukwu
Onye na ekpochapu njo nke uwa
Melu anyi Ebere chukwu
Melu anyi o Ebere ooo
Melu anyi Ebere
Melu anyi Ebere
Nwa aturu chukwu
Nwa aturu chukwu
Onye na ekpochapu njo nke uwa
Melu anyi Ebere chukwu
Melu anyi o Ebere ooo
Melu anyi Ebere
Melu anyi Ebere
Only u dey answer anytime Mkpo
Zam ekpere nyem ife obuna nyo
Simu na igaemezu nlo obuna nlo
Grace ga locate m ebe obuna no
Isi na iga ebulum ibu a
Ma obunam adaro iwu a
Fa gbako we gbawa izu a
Welum iheoma kpo iru ma
Only one… nga efe the holy one
Chi nyelu the only son
Chinyelu ugo
Nezie nu Ugo inyelu mmadu
Mpa okali money
Mgbe mkpolu izam
Duo nu mana nje na unam
Mpa anam agbani
Maka nsogbu kali
Nkwa gi ga agabi
Sim ogwu na ozodi
So chukwu ga ekepbi
E sure no be maybe
Emebim emebi
But u show me mercy
Mgbe obim di heavy
Mgbe enu uwa di shaky
Mgbe ijefa di shady
Only u fit save me
Nwa aturu chukwu
Nwa aturu chukwu
Onye na ekpochapu njo nke uwa
Melu anyi Ebere chukwu
Melu anyi o Ebere ooo
Melu anyi Ebere
Melu anyi Ebere
Nwa aturu chukwu
Nwa aturu chukwu
Onye na ekpochapu njo nke uwa
Melu anyi Ebere chukwu
Melu anyi o Ebere ooo
Melu anyi Ebere
Melu anyi Ebere
Ah ha ha
Ah ha ha
Ah ha ha haaaaa
Ah ha ha
Ah ha ha
Ah ha ha haaaaa
Check Lyrics of latest songs here, and get fresh updates as they drop via X and Facebook
The post Nwa Aturu Lyrics by Phyno appeared first on NotjustOk.
Phyno Lyrics Phyno’s Nwa Aturu is a deeply spiritual and reflective song whose lyrics explore faith, divine mercy, perseverance, and gratitude, as they express reliance on God through difficult times, acknowledge His grace and forgiveness despite personal shortcomings, and emphasize trusting in His protection, guidance, and ability to turn struggles into testimonies even when life
The post Nwa Aturu Lyrics by Phyno appeared first on NotjustOk. Read More


